Ndị Rom 1:11, 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na ọ na-agụsi m agụụ ike ịhụ unu, ka m nye unu onyinye si n’aka Chineke ka unu wee guzosie ike, 12 ma ọ bụ, e kwuo ya otú ọzọ, ka unu jiri okwukwe unu gbaa m ume,+ mụnwa ejirikwa okwukwe nke m gbaa unu ume. Ndị Rom 15:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ka onye ọ bụla n’ime anyị na-eme ihe na-amasị onye agbata obi ya ma na-emere ya ihe dị mma, ka e wee gbaa ya ume.+
11 N’ihi na ọ na-agụsi m agụụ ike ịhụ unu, ka m nye unu onyinye si n’aka Chineke ka unu wee guzosie ike, 12 ma ọ bụ, e kwuo ya otú ọzọ, ka unu jiri okwukwe unu gbaa m ume,+ mụnwa ejirikwa okwukwe nke m gbaa unu ume.
2 Ka onye ọ bụla n’ime anyị na-eme ihe na-amasị onye agbata obi ya ma na-emere ya ihe dị mma, ka e wee gbaa ya ume.+