Luk 18:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 O wee meere ha otu ihe atụ na-egosi ihe mere ha ji kwesị ịna-ekpe ekpere mgbe niile n’adaghị mbà.+ Ndị Rom 12:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Na-aṅụrịnụ ọṅụ n’ihi olileanya unu nwere. Na-atachinụ obi mgbe a na-akpagbu unu.+ Nọgidenụ na-ekpe ekpere.+
18 O wee meere ha otu ihe atụ na-egosi ihe mere ha ji kwesị ịna-ekpe ekpere mgbe niile n’adaghị mbà.+
12 Na-aṅụrịnụ ọṅụ n’ihi olileanya unu nwere. Na-atachinụ obi mgbe a na-akpagbu unu.+ Nọgidenụ na-ekpe ekpere.+