Ndị Efesọs 4:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ka onye na-ezu ohi kwụsị izu ohi. Kama, ka ọ na-arụsi ọrụ ike, jiri aka ya na-arụ ọrụ dị mma,+ ka o wee nwee ihe ọ ga-enye onye nọ ná mkpa.+
28 Ka onye na-ezu ohi kwụsị izu ohi. Kama, ka ọ na-arụsi ọrụ ike, jiri aka ya na-arụ ọrụ dị mma,+ ka o wee nwee ihe ọ ga-enye onye nọ ná mkpa.+