2 Ndị Tesalonaịka 3:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na anyị na-anụ na e nwere ụfọdụ n’ime unu na-enupụ isi,+ ha anaghịkwa arụ ọrụ ọ bụla, kama ha na-etinye anya n’ihe na-agbasaghị ha.+
11 N’ihi na anyị na-anụ na e nwere ụfọdụ n’ime unu na-enupụ isi,+ ha anaghịkwa arụ ọrụ ọ bụla, kama ha na-etinye anya n’ihe na-agbasaghị ha.+