Diuterọnọmi 19:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “A gaghị ama mmadụ ikpe ma ọ bụrụ naanị otu onye gbara akaebe na o mere mmehie ma ọ bụ na ọ dara iwu.+ A ga-esi n’àmà* ndị akaebe abụọ ma ọ bụ n’àmà ndị akaebe atọ gbara mara na okwu ahụ bụ eziokwu.+ Matiu 18:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma ọ bụrụ na o geghị ntị, kpọrọ otu onye ma ọ bụ mmadụ abụọ gaa, ka e si n’àmà* ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ gbara mara na okwu ọ bụla bụ eziokwu.+
15 “A gaghị ama mmadụ ikpe ma ọ bụrụ naanị otu onye gbara akaebe na o mere mmehie ma ọ bụ na ọ dara iwu.+ A ga-esi n’àmà* ndị akaebe abụọ ma ọ bụ n’àmà ndị akaebe atọ gbara mara na okwu ahụ bụ eziokwu.+
16 Ma ọ bụrụ na o geghị ntị, kpọrọ otu onye ma ọ bụ mmadụ abụọ gaa, ka e si n’àmà* ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ gbara mara na okwu ọ bụla bụ eziokwu.+