Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Matiu 27:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Mgbe Jizọs guzo n’ihu gọvanọ, gọvanọ jụrụ ya, sị: “Ị̀ bụ Eze ndị Juu?” Jizọs asị ya: “Ọ bụ gị kwuru ya.”*+

  • Jọn 18:33
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 33 Paịlet banyere ọzọ n’ụlọ ya* ma kpọọ Jizọs, sị ya: “Ị̀ bụ Eze ndị Juu?”+

  • Jọn 18:36
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 36 Jizọs zara,+ sị: “Alaeze m abụghị nke ụwa a.+ A sị na Alaeze m bụ nke ụwa a, ndị na-ejere m ozi gaara alụ ọgụ ka a ghara inyefe m n’aka ndị Juu.+ Ma, Alaeze m esighị n’ebe a.”

  • Jọn 19:10, 11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Paịlet wee sị ya: “Ị́ chọghị ịtụpụrụ m ọnụ? Ọ̀ bụ na ị maghị na m nwere ikike ịhapụ gị, nweekwa ikike igbu gị?”* 11 Jizọs zara ya, sị: “Ị gaghị enwe ikike ime m ihe ọ bụla ma ọ bụrụ na e sighị n’elu nye gị ya. Ọ bụ ya mere mmehie onye nyefere m n’aka gị ji ka nke gị.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya