Matiu 6:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Kama, na-akpakọtaranụ onwe unu akụ̀ n’eluigwe,+ ebe ọ na-agaghị ata nchara, egu agaghịkwa eri ya,+ ebe ndị ohi na-anaghịkwa abanye zuo ohi.
20 Kama, na-akpakọtaranụ onwe unu akụ̀ n’eluigwe,+ ebe ọ na-agaghị ata nchara, egu agaghịkwa eri ya,+ ebe ndị ohi na-anaghịkwa abanye zuo ohi.