-
2 Timoti 2:16-18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Egekwala okwu na-enweghị isi ndị e ji ekwulu Chineke,+ n’ihi na ha ga na-emekwu ka ndị mmadụ ghara ịna-akpa àgwà dị Chineke mma, 17 okwu ndị a ga-agbasakwa ka ọnyá na-aba aba. Haịmeniọs na Faịlitọs so ná ndị na-agbasa ụdị okwu a.+ 18 Mmadụ abụọ a anaghịzi akụzi eziokwu. Ha na-asịkwa na a kpọlitechaala ndị mmadụ n’ọnwụ.+ Ha na-akpakwa okwukwe ụfọdụ ndị aka ọjọọ.
-