18 N’ihi ya, otú ahụ otu mmehie mere ka a maa ụdị mmadụ niile ikpe,+ otú ahụkwa ka otu ezi omume si eme ka a na-akpọ ụdị mmadụ niile+ ndị ezi omume ka ha wee nweta ndụ.+
10 Ọ bụ ya mere anyị ji na-arụsi ọrụ ike, na-agbasikwa mbọ ike n’ihe niile anyị na-eme,+ n’ihi na anyị tụkwasịrị Chineke dị ndụ obi, onye bụ́ Onye Nzọpụta+ nke ụdị mmadụ niile,+ karịchaa, ndị ji obi ha niile na-efe ya.