Diuterọnọmi 6:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Nụrụ, Izrel: Jehova bụ́ Chineke anyị bụ otu Jehova.+ Ndị Rom 3:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ebe ọ bụ na Chineke bụ otu,+ ọ ga-akpọ ndị e biri úgwù ndị ezi omume+ n’ihi okwukwe ha, kpọọkwa ndị a na-ebighị úgwù ndị ezi omume+ n’ihi okwukwe ha.
30 Ebe ọ bụ na Chineke bụ otu,+ ọ ga-akpọ ndị e biri úgwù ndị ezi omume+ n’ihi okwukwe ha, kpọọkwa ndị a na-ebighị úgwù ndị ezi omume+ n’ihi okwukwe ha.