3 N’ihi na a ga-enwe oge ndị mmadụ na-agaghị anabata eziokwu a na-akụziri anyị.+ Kama, ha ga-eme ihe ha chọrọ, kpọkọtara onwe ha ndị ga na-akụziri ha ihe ha chọrọ ịnụ.*+4 Ha ga-akwụsịkwa ige eziokwu, gewezie akụkọ ụgha.
13 Àmà a bụ eziokwu. N’ihi ya, na-adọsi ha aka ná ntị ike ka ha kwụsie ike n’okwukwe, 14 ka ha ghara ịna-ege ntị n’akụkọ ifo ndị Juu, gharakwa ịna-ege ntị n’ihe ndị hapụrụ eziokwu nyere n’iwu.