Ndị Galeshia 1:15, 16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma mgbe Chineke, bụ́ onye mere ka m si n’afọ nne m pụta ma kpọọ m n’ihi amara ya,+ chọrọ 16 ka o si n’aka m kpughee Ọkpara ya, ka m wee zie ndị mba ọzọ ozi ọma banyere ya,+ e nweghị mmadụ* ọ bụla m gakwuuru ozugbo ka m jụta ya ihe ọ bụla.
15 Ma mgbe Chineke, bụ́ onye mere ka m si n’afọ nne m pụta ma kpọọ m n’ihi amara ya,+ chọrọ 16 ka o si n’aka m kpughee Ọkpara ya, ka m wee zie ndị mba ọzọ ozi ọma banyere ya,+ e nweghị mmadụ* ọ bụla m gakwuuru ozugbo ka m jụta ya ihe ọ bụla.