Ilu 31:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Mma nwere ike iduhie mmadụ, nwaanyị nwekwara ike ịma mma taa, echi mma ya alaa,+Ma a ga na-aja nwaanyị nke na-atụ egwu Jehova mma.+
30 Mma nwere ike iduhie mmadụ, nwaanyị nwekwara ike ịma mma taa, echi mma ya alaa,+Ma a ga na-aja nwaanyị nke na-atụ egwu Jehova mma.+