Jenesis 2:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jehova Chineke wee sị: “Ọ dịghị mma ka nwoke a nọrọ naanị ya. M ga-enye ya onye inyeaka, ka ọ bụrụ onye ga-eme ka o zuo ezuo.”+ Jenesis 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jehova Chineke wee jiri ọgịrịga ahụ o wepụtara n’ahụ́ nwoke ahụ kpụọ nwaanyị ma kpọtara ya nwoke ahụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 11:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi na Chineke esighị n’ahụ́ nwaanyị kee nwoke, ma, o si n’ahụ́ nwoke kee nwaanyị.+
18 Jehova Chineke wee sị: “Ọ dịghị mma ka nwoke a nọrọ naanị ya. M ga-enye ya onye inyeaka, ka ọ bụrụ onye ga-eme ka o zuo ezuo.”+
22 Jehova Chineke wee jiri ọgịrịga ahụ o wepụtara n’ahụ́ nwoke ahụ kpụọ nwaanyị ma kpọtara ya nwoke ahụ.+