Matiu 15:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Dị ka ihe atụ, Chineke sịrị, ‘Sọpụrụ nne gị na nna gị.’+ Ọ sịkwara, ‘A ga-egbu onye kpọrọ nne ya ma ọ bụ nna ya iyi.’*+ Ndị Efesọs 6:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Sọpụrụ nne gị na nna gị”+ bụ iwu mbụ e nyere nke ga-eme ka i nweta ngọzi a:
4 Dị ka ihe atụ, Chineke sịrị, ‘Sọpụrụ nne gị na nna gị.’+ Ọ sịkwara, ‘A ga-egbu onye kpọrọ nne ya ma ọ bụ nna ya iyi.’*+