24 Ohu Onyenwe anyị ekwesịghị ịlụ ọgụ, kama o kwesịrị iji nwayọọ na-emeso mmadụ niile ihe,+ bụrụkwa onye ruru eru ịkụzi ihe, onye na-ejidekwa onwe ya mgbe e mejọrọ ya.+ 25 O kwesịkwara iji nwayọọ na-akụziri ndị isi ike ihe.+ Ikekwe, Chineke ga-eme ka ha chegharịa, ha amata eziokwu nke ọma,+