1 Pita 5:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe a ga-eme ka onyeisi ndị ọzụzụ atụrụ+ pụta ìhè, unu ga-enweta ihe nrite* dị ebube nke na-enweghị ike imebi emebi.+ Mkpughe 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ụjọ atụla unu maka ahụhụ unu na-aga ịta.+ Ekwensu ga na-eme ka a tụọ ụfọdụ n’ime unu mkpọrọ ka o wee nwaa unu ruo n’isi, kpagbuokwa unu ruo ụbọchị iri. Kwụsienụ ike n’ebe m nọ ruo mgbe unu nwụrụ, m ga-enyekwa unu okpueze bụ́ ndụ.+
4 Mgbe a ga-eme ka onyeisi ndị ọzụzụ atụrụ+ pụta ìhè, unu ga-enweta ihe nrite* dị ebube nke na-enweghị ike imebi emebi.+
10 Ụjọ atụla unu maka ahụhụ unu na-aga ịta.+ Ekwensu ga na-eme ka a tụọ ụfọdụ n’ime unu mkpọrọ ka o wee nwaa unu ruo n’isi, kpagbuokwa unu ruo ụbọchị iri. Kwụsienụ ike n’ebe m nọ ruo mgbe unu nwụrụ, m ga-enyekwa unu okpueze bụ́ ndụ.+