1 Timoti 4:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Na-eme ike gị niile ka ị bụrụ onye e ji ama atụ nakwa onye na-akụzi ihe nke ọma.*+ Na-eme ihe ndị a, n’ihi na ọ ga-eme ka ị zọpụta onwe gị, zọpụtakwa ndị na-ege gị ntị.+ 2 Timoti 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jidesie ụdị eziokwu m kụziiri gị aka ike.+ Na-egosi na i nwere okwukwe, nakwa na ị hụrụ ndị ọzọ n’anya n’ihi na ị bụ onye na-eso ụzọ Kraịst Jizọs.
16 Na-eme ike gị niile ka ị bụrụ onye e ji ama atụ nakwa onye na-akụzi ihe nke ọma.*+ Na-eme ihe ndị a, n’ihi na ọ ga-eme ka ị zọpụta onwe gị, zọpụtakwa ndị na-ege gị ntị.+
13 Jidesie ụdị eziokwu m kụziiri gị aka ike.+ Na-egosi na i nwere okwukwe, nakwa na ị hụrụ ndị ọzọ n’anya n’ihi na ị bụ onye na-eso ụzọ Kraịst Jizọs.