2 Pita 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 karịchaa, ndị na-achọ idina ndị ọzọ ka ha mebie ha+ nakwa ndị na-elelị ndị isi.+ Ụjọ anaghị atụ ndị a ikwutọ ndị dị ebube n’ihi na ha dị ezigbote isi ike.
10 karịchaa, ndị na-achọ idina ndị ọzọ ka ha mebie ha+ nakwa ndị na-elelị ndị isi.+ Ụjọ anaghị atụ ndị a ikwutọ ndị dị ebube n’ihi na ha dị ezigbote isi ike.