Matiu 26:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Mgbe ọ gatụrụ n’ihu, o gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpee ekpere, sị:+ “Nna m, ọ bụrụ na o kwe mee, ka m ghara ịṅụ ihe dị n’iko a.+ Ma, ọ bụghị ka e mee ihe m chọrọ, kama ka ihe ị chọrọ mee.”+ Ndị Filipaị 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe ọ ghọrọ mmadụ, o weturu onwe ya ala ma rube isi ruo ọnwụ,+ ya bụ, ọnwụ ọ nwụrụ n’osisi ịta ahụhụ.*+
39 Mgbe ọ gatụrụ n’ihu, o gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpee ekpere, sị:+ “Nna m, ọ bụrụ na o kwe mee, ka m ghara ịṅụ ihe dị n’iko a.+ Ma, ọ bụghị ka e mee ihe m chọrọ, kama ka ihe ị chọrọ mee.”+
8 Mgbe ọ ghọrọ mmadụ, o weturu onwe ya ala ma rube isi ruo ọnwụ,+ ya bụ, ọnwụ ọ nwụrụ n’osisi ịta ahụhụ.*+