Ndị Hibru 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’eziokwu, unu ekwesịla ịbụ ndị na-akụziri ndị ọzọ ihe ugbu a, ma onye ọzọ ka ga-ebido n’isi kụziwere unu ihe ndị na-ataghị akpụ+ e dere n’okwu dị nsọ nke Chineke. Ọ bụzi mmiri ara ka a ga-enye unu, ọ bụghị nri siri ike.
12 N’eziokwu, unu ekwesịla ịbụ ndị na-akụziri ndị ọzọ ihe ugbu a, ma onye ọzọ ka ga-ebido n’isi kụziwere unu ihe ndị na-ataghị akpụ+ e dere n’okwu dị nsọ nke Chineke. Ọ bụzi mmiri ara ka a ga-enye unu, ọ bụghị nri siri ike.