Ọnụ Ọgụgụ 23:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Chineke abụghị mmadụ nkịtị nke na-agha ụgha.+ Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na-agbanwe obi ya.*+ Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ̀ bụ na ọ gaghị eme ya? Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ̀ bụ na ọ gaghị emezu ya?+ Taịtọs 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ihe ndị a hiwere isi n’olileanya ịdị ndụ ebighị ebi,+ nke Chineke, onye na-enweghị ike ịgha ụgha,+ kwere nkwa ya mgbe dị anya gara aga.
19 Chineke abụghị mmadụ nkịtị nke na-agha ụgha.+ Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na-agbanwe obi ya.*+ Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ̀ bụ na ọ gaghị eme ya? Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ̀ bụ na ọ gaghị emezu ya?+
2 Ihe ndị a hiwere isi n’olileanya ịdị ndụ ebighị ebi,+ nke Chineke, onye na-enweghị ike ịgha ụgha,+ kwere nkwa ya mgbe dị anya gara aga.