Ndị Hibru 7:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 A maghị onye bụ́ nna ya na onye bụ́ nne ya nakwa agbụrụ o si. A maghịkwa mgbe a mụrụ ya na mgbe ọ nwụrụ. Ma, ebe e mere ka ọ dị ka Ọkpara Chineke, ọ bụ onye nchụàjà mgbe niile.+
3 A maghị onye bụ́ nna ya na onye bụ́ nne ya nakwa agbụrụ o si. A maghịkwa mgbe a mụrụ ya na mgbe ọ nwụrụ. Ma, ebe e mere ka ọ dị ka Ọkpara Chineke, ọ bụ onye nchụàjà mgbe niile.+