Aịzaya 53:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’agbanyeghị na o meghị ihe ọjọọ ọ bụla,*Nakwa na o kwughị ihe ga-eduhie onye ọ bụla,+Mgbe ọ nwụrụ, ebe e kenyere ya a ga-eli ya dị ebe nke ndị ajọ omume dị.+ E likwara ya ebe e liri ndị ọgaranya.*+ 1 Pita 2:21, 22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’eziokwu, Chineke họọrọ unu ka unu na-eme otú a, n’ihi na Kraịst n’onwe ya tara ahụhụ maka unu.+ O gosiri unu ihe unu ga na-eme ka unu na-esosi nzọụkwụ ya ike.*+ 22 O meghị mmehie ọ bụla,+ o kwughịkwa ihe ga-eduhie onye ọ bụla.+
9 N’agbanyeghị na o meghị ihe ọjọọ ọ bụla,*Nakwa na o kwughị ihe ga-eduhie onye ọ bụla,+Mgbe ọ nwụrụ, ebe e kenyere ya a ga-eli ya dị ebe nke ndị ajọ omume dị.+ E likwara ya ebe e liri ndị ọgaranya.*+
21 N’eziokwu, Chineke họọrọ unu ka unu na-eme otú a, n’ihi na Kraịst n’onwe ya tara ahụhụ maka unu.+ O gosiri unu ihe unu ga na-eme ka unu na-esosi nzọụkwụ ya ike.*+ 22 O meghị mmehie ọ bụla,+ o kwughịkwa ihe ga-eduhie onye ọ bụla.+