Ọnụ Ọgụgụ 28:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Sịkwa ha, ‘Ihe a bụ àjà a na-esu ọkụ unu ga na-achụrụ Jehova: kwa ụbọchị, unu ga na-achụ ụmụ ebule abụọ ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, ka ha bụrụ àjà a na-esu ọkụ mgbe niile.+
3 “Sịkwa ha, ‘Ihe a bụ àjà a na-esu ọkụ unu ga na-achụrụ Jehova: kwa ụbọchị, unu ga na-achụ ụmụ ebule abụọ ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, ka ha bụrụ àjà a na-esu ọkụ mgbe niile.+