Levitikọs 16:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Erọn ga-eweta oké ehi ahụ bụ́ maka àjà mmehie, ya bụ, nke ahụ bụ́ maka onwe ya, jiri ya kpuchiere onwe ya na ezinụlọ* ya mmehie ha. E mechaa, ọ ga-egbu oké ehi ahụ bụ́ maka àjà mmehie, nke bụ́ maka onwe ya.+
11 “Erọn ga-eweta oké ehi ahụ bụ́ maka àjà mmehie, ya bụ, nke ahụ bụ́ maka onwe ya, jiri ya kpuchiere onwe ya na ezinụlọ* ya mmehie ha. E mechaa, ọ ga-egbu oké ehi ahụ bụ́ maka àjà mmehie, nke bụ́ maka onwe ya.+