Ndị Efesọs 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Hụkwanụ ndị ọzọ n’anya mgbe niile,+ otú ahụ Kraịst hụrụ anyị* n’anya+ ma jiri onwe ya chụọrọ Chineke àjà na-esi ísì ọma maka anyị.*+
2 Hụkwanụ ndị ọzọ n’anya mgbe niile,+ otú ahụ Kraịst hụrụ anyị* n’anya+ ma jiri onwe ya chụọrọ Chineke àjà na-esi ísì ọma maka anyị.*+