Levitikọs 16:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Erọn ga-achụzi oké ehi ahụ bụ́ maka àjà mmehie n’àjà, ya bụ, nke ahụ bụ́ maka onwe ya. Ọ ga-ekpuchiri onwe ya mmehie ya,+ kpuchiekwara ezinụlọ* ya. Levitikọs 16:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Erọn ga-eweta oké ehi ahụ bụ́ maka àjà mmehie, ya bụ, nke ahụ bụ́ maka onwe ya, jiri ya kpuchiere onwe ya na ezinụlọ* ya mmehie ha. E mechaa, ọ ga-egbu oké ehi ahụ bụ́ maka àjà mmehie, nke bụ́ maka onwe ya.+
6 “Erọn ga-achụzi oké ehi ahụ bụ́ maka àjà mmehie n’àjà, ya bụ, nke ahụ bụ́ maka onwe ya. Ọ ga-ekpuchiri onwe ya mmehie ya,+ kpuchiekwara ezinụlọ* ya.
11 “Erọn ga-eweta oké ehi ahụ bụ́ maka àjà mmehie, ya bụ, nke ahụ bụ́ maka onwe ya, jiri ya kpuchiere onwe ya na ezinụlọ* ya mmehie ha. E mechaa, ọ ga-egbu oké ehi ahụ bụ́ maka àjà mmehie, nke bụ́ maka onwe ya.+