Levitikọs 17:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na ndụ* anụ ahụ́ dị n’ọbara ya.+ Enyekwala m ya unu ka unu jiri ya na-ekpuchiri onwe* unu mmehie,+ maka na ọ bụ ọbara na-ekpuchi mmehie+ n’ihi na ndụ* dị na ya.
11 N’ihi na ndụ* anụ ahụ́ dị n’ọbara ya.+ Enyekwala m ya unu ka unu jiri ya na-ekpuchiri onwe* unu mmehie,+ maka na ọ bụ ọbara na-ekpuchi mmehie+ n’ihi na ndụ* dị na ya.