Ndị Hibru 8:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Isi ihe anyị na-ekwu bụ na anyị nwere ụdị nnukwu onye nchụàjà a.+ Ọ nọdụkwala ala n’aka nri ocheeze Onye Ukwu ahụ n’eluigwe.+ 2 Ọ na-eje ozi* n’ebe nsọ*+ nakwa n’ezigbo ụlọikwuu nke Jehova* rụrụ, ọ bụghị mmadụ.
8 Isi ihe anyị na-ekwu bụ na anyị nwere ụdị nnukwu onye nchụàjà a.+ Ọ nọdụkwala ala n’aka nri ocheeze Onye Ukwu ahụ n’eluigwe.+ 2 Ọ na-eje ozi* n’ebe nsọ*+ nakwa n’ezigbo ụlọikwuu nke Jehova* rụrụ, ọ bụghị mmadụ.