Diuterọnọmi 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Unu ejirila anya unu hụ ihe Jehova mere n’ihi Bel nke Piọ. Jehova bụ́ Chineke unu bibiri onye ọ bụla n’ime unu nke sooro Bel nke Piọ.+ Jud 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụ eziokwu na unu ma ihe niile a nke ọma, achọrọ m ichetara unu na n’agbanyeghị na Jehova* zọpụtara ndị ya n’Ijipt,+ o mechara bibie ndị gosiri na ha enweghị okwukwe.+
3 “Unu ejirila anya unu hụ ihe Jehova mere n’ihi Bel nke Piọ. Jehova bụ́ Chineke unu bibiri onye ọ bụla n’ime unu nke sooro Bel nke Piọ.+
5 Ọ bụ eziokwu na unu ma ihe niile a nke ọma, achọrọ m ichetara unu na n’agbanyeghị na Jehova* zọpụtara ndị ya n’Ijipt,+ o mechara bibie ndị gosiri na ha enweghị okwukwe.+