Diuterọnọmi 31:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Kpọkọtanụ ndị Izrel,+ ụmụ nwoke, ụmụ nwaanyị, ụmụntakịrị, na onye mbịarambịa nke bi n’obodo unu, ka ha gee ntị ma mụta banyere Jehova bụ́ Chineke unu, ka ha tụọ egwu ya ma lezie anya na-eme ihe niile e kwuru n’Iwu a. Ọrụ Ndịozi 2:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ha nọkwa na-ege ntị n’ihe ndịozi na-akụzi, na-anọkọ, na-erikọ nri,+ na-ekpekọkwa ekpere.+
12 Kpọkọtanụ ndị Izrel,+ ụmụ nwoke, ụmụ nwaanyị, ụmụntakịrị, na onye mbịarambịa nke bi n’obodo unu, ka ha gee ntị ma mụta banyere Jehova bụ́ Chineke unu, ka ha tụọ egwu ya ma lezie anya na-eme ihe niile e kwuru n’Iwu a.