Aịzaya 35:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Meenụ ka aka na-adịghị ike dị ike,Meekwanụ ka ikpere na-ama jijiji sie ike.+ Ndị Rom 1:11, 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na ọ na-agụsi m agụụ ike ịhụ unu, ka m nye unu onyinye si n’aka Chineke ka unu wee guzosie ike, 12 ma ọ bụ, e kwuo ya otú ọzọ, ka unu jiri okwukwe unu gbaa m ume,+ mụnwa ejirikwa okwukwe nke m gbaa unu ume.
11 N’ihi na ọ na-agụsi m agụụ ike ịhụ unu, ka m nye unu onyinye si n’aka Chineke ka unu wee guzosie ike, 12 ma ọ bụ, e kwuo ya otú ọzọ, ka unu jiri okwukwe unu gbaa m ume,+ mụnwa ejirikwa okwukwe nke m gbaa unu ume.