2 Ndị Kọrịnt 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi na ọ bụ Chineke sịrị: “Ka ìhè si n’ọchịchịrị nwuo.”+ O sila n’ihu Kraịst mee ka ìhè nwuo n’obi anyị.+ Ìhè ahụ bụ ịma ihe ndị dị ebube gbasara Chineke. Ndị Hibru 6:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na ndị e merela ka ha ghọta eziokwu,+ ndị detụrụ onyinye si n’eluigwe e nyere n’efu ire, ndị nwetarala mmụọ nsọ,
6 N’ihi na ọ bụ Chineke sịrị: “Ka ìhè si n’ọchịchịrị nwuo.”+ O sila n’ihu Kraịst mee ka ìhè nwuo n’obi anyị.+ Ìhè ahụ bụ ịma ihe ndị dị ebube gbasara Chineke.
4 N’ihi na ndị e merela ka ha ghọta eziokwu,+ ndị detụrụ onyinye si n’eluigwe e nyere n’efu ire, ndị nwetarala mmụọ nsọ,