Jenesis 6:8, 9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma ihe Noa masịrị Jehova. 9 Ihe a bụ akụkọ ndụ Noa. Noa bụ onye ezi omume.+ O bighị ndụ ka ndị ya na ha dịkọrọ ndụ,* e nweghịkwa ihe a ga-eji taa ya ụta. Noa so ezi Chineke jee ije.+
8 Ma ihe Noa masịrị Jehova. 9 Ihe a bụ akụkọ ndụ Noa. Noa bụ onye ezi omume.+ O bighị ndụ ka ndị ya na ha dịkọrọ ndụ,* e nweghịkwa ihe a ga-eji taa ya ụta. Noa so ezi Chineke jee ije.+