Jenesis 6:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Noa mere ihe niile Chineke nyere ya n’iwu. O mere nnọọ otú ahụ.+ 2 Pita 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ takwara ụwa oge ochie ahụhụ.+ Ma o chebere Noa, onye nọ na-ekwusa ihe bụ́ ezi omume,+ chebekwa mmadụ asaa ndị ọzọ,+ mgbe o ji mmiri bibie ụwa ndị na-anaghị asọpụrụ Chineke juru.+
5 Ọ takwara ụwa oge ochie ahụhụ.+ Ma o chebere Noa, onye nọ na-ekwusa ihe bụ́ ezi omume,+ chebekwa mmadụ asaa ndị ọzọ,+ mgbe o ji mmiri bibie ụwa ndị na-anaghị asọpụrụ Chineke juru.+