8 Mgbe e mechara, o si n’ebe ahụ kwaga n’ebe bụ́ ugwu ugwu nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Betel+ ma maa ụlọikwuu n’ebe ahụ. Betel dị n’ebe ọdịda anyanwụ ebe ahụ ọ mara ụlọikwuu, E-aị+ adịrị n’ebe ọwụwa anyanwụ. Ọ rụụrụ Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, malitekwa ịkpọku aha Jehova.+