Jenesis 17:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M ga-eme ka ị mụọ nnọọ ọtụtụ ụmụ, meekwa ka ị bụrụ mba dị iche iche, ndị eze ga-esikwa n’agbụrụ gị.+ Jenesis 26:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Bụrụ onye mbịarambịa n’ala a.+ M ga-anọnyere gị ma gọzie gị n’ihi na ọ bụ gị na ụmụ* gị ka m ga-enye ala a niile.+ M ga-emezu iyi a m ṅụụrụ Ebreham nna gị:+ Jenesis 28:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova guzokwa n’elu elu steepụ ahụ wee sị: “Abụ m Jehova Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ọ bụ gị na ụmụ* gị ka m ga-enye ala a i dina na ya.+
6 M ga-eme ka ị mụọ nnọọ ọtụtụ ụmụ, meekwa ka ị bụrụ mba dị iche iche, ndị eze ga-esikwa n’agbụrụ gị.+
3 Bụrụ onye mbịarambịa n’ala a.+ M ga-anọnyere gị ma gọzie gị n’ihi na ọ bụ gị na ụmụ* gị ka m ga-enye ala a niile.+ M ga-emezu iyi a m ṅụụrụ Ebreham nna gị:+
13 Jehova guzokwa n’elu elu steepụ ahụ wee sị: “Abụ m Jehova Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ọ bụ gị na ụmụ* gị ka m ga-enye ala a i dina na ya.+