Jenesis 11:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Tira wee kpọrọ Ebram nwa ya na Lọt nwa nwa ya,+ bụ́ nwa Heran, kpọrọkwa Seraị nwunye nwa ya, bụ́ nwunye Ebram nwa ya. Ha wee soro ya si n’obodo Ọọ nke ndị Kaldia pụọ gawa Kenan.+ Mgbe e mechara, ha rutere Heran+ wee biri n’ebe ahụ.
31 Tira wee kpọrọ Ebram nwa ya na Lọt nwa nwa ya,+ bụ́ nwa Heran, kpọrọkwa Seraị nwunye nwa ya, bụ́ nwunye Ebram nwa ya. Ha wee soro ya si n’obodo Ọọ nke ndị Kaldia pụọ gawa Kenan.+ Mgbe e mechara, ha rutere Heran+ wee biri n’ebe ahụ.