Ndị Hibru 11:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi na ọ nọ na-echere obodo nwere ezigbo ntọala, nke Chineke sere otú ọ ga-adị, rụọkwa.+ Ndị Hibru 12:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Kama, unu bịara nso n’Ugwu Zayọn+ nakwa n’obodo Chineke dị ndụ, bụ́ Jeruselem nke eluigwe,+ na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi ndị
22 Kama, unu bịara nso n’Ugwu Zayọn+ nakwa n’obodo Chineke dị ndụ, bụ́ Jeruselem nke eluigwe,+ na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi ndị