-
Jenesis 22:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Mgbe ihe ndị a mechara, ezi Chineke nwalere Ebreham.+ Ọ kpọrọ ya òkù, sị: “Ebreham!” ya azaa ya, sị: “Lee m!” 2 Chineke wee sị ya: “Biko, kpọrọ Aịzik+ nwa gị nwoke, otu mkpụrụ nwa ị mụrụ, onye ị hụrụ n’anya nke ukwuu,+ gaa n’ala Moraya.+ Jiri ya chụọ àjà a na-esu ọkụ n’ebe ahụ, n’otu n’ime ugwu m ga-egosi gị.”
-