“Ezi Chineke, onye Ebreham na Aịzik nna m hà jeere ozi,+
Ezi Chineke, onye na-azụ m ka atụrụ ná ndụ m niile ruo taa,+
16 Onye ji mmụọ ozi ya na-anapụta m n’ọdachi niile na-abịara m,+ gọzie ụmụaka a.+
Ka ha zawa aha m na aha Ebreham na Aịzik nna m hà,
Ka ha mụbaa ma dị ọtụtụ n’ụwa.”+