Abụ Ọma 8:4-6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Gịnị ka mmadụ efu bụ nke mere i ji na-echeta ya? Gịnịkwa ka nwa nke mmadụ bụ nke mere i ji na-elekọta ya?+ 5 I mere ka ndị mmụọ ozi* katụ ya. I ji ebube na ùgwù chọọ ya mma. 6 I mere ka o lekọtawa ọrụ aka gị.+ I mere ka ihe niile nọrọ n’okpuru ya:
4 Gịnị ka mmadụ efu bụ nke mere i ji na-echeta ya? Gịnịkwa ka nwa nke mmadụ bụ nke mere i ji na-elekọta ya?+ 5 I mere ka ndị mmụọ ozi* katụ ya. I ji ebube na ùgwù chọọ ya mma. 6 I mere ka o lekọtawa ọrụ aka gị.+ I mere ka ihe niile nọrọ n’okpuru ya: