-
Jenesis 50:24, 25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Mgbe e mechara, Josef sịrị ụmụnne ya: “Anwụwala m, ma Chineke ga-agbatara unu ọsọ enyemaka+ ma kpọpụta unu n’ala a. Ọ ga-akpọgakwa unu n’ala ọ ṅụụrụ Ebreham, Aịzik, na Jekọb iyi na ọ ga-enye ha.”+ 25 N’ihi ya, Josef mere ka ụmụ Izrel* ṅụọrọ ya iyi. Ọ sịrị ha: “Chineke ga-agbatara unu ọsọ enyemaka. Chịrịnụ ọkpụkpụ m mgbe unu na-apụ n’ebe a.”+
-