Ọpụpụ 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe nwa ahụ tolitetụrụ, ọ kpọgaara ya ada Fero, ya abụrụ nwa ya.+ Ada Fero gụrụ ya Mosis* ma sị: “Ọ bụ maka na m si na mmiri kupụta ya.”+
10 Mgbe nwa ahụ tolitetụrụ, ọ kpọgaara ya ada Fero, ya abụrụ nwa ya.+ Ada Fero gụrụ ya Mosis* ma sị: “Ọ bụ maka na m si na mmiri kupụta ya.”+