Ndị Ikpe 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 O ziri ozi ka a gaa Kidesh-naftalaị+ kpọọ Berak+ nwa Abinoam. Ọ sịrị ya: “Ọ̀ bụ na Jehova bụ́ Chineke Izrel enyebeghị gị iwu? ‘Gawa, kpọrọ puku ụmụ nwoke iri (10,000) bụ́ ndị Naftalaị na Zebulọn gaa n’Ugwu Tebọ.
6 O ziri ozi ka a gaa Kidesh-naftalaị+ kpọọ Berak+ nwa Abinoam. Ọ sịrị ya: “Ọ̀ bụ na Jehova bụ́ Chineke Izrel enyebeghị gị iwu? ‘Gawa, kpọrọ puku ụmụ nwoke iri (10,000) bụ́ ndị Naftalaị na Zebulọn gaa n’Ugwu Tebọ.