Ndị Ikpe 11:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jefta+ onye Gilied bụ onye agha dị ike. Ọ bụ nwaanyị akwụna mụrụ ya. Nna Jefta bụ Gilied.