Ndị Ikpe 4:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Berak chụụrụ ndị ahụ na-agba ụgbọ ịnyịnya agha na ndị agha ahụ ruo Haroshet.* E wee jiri mma agha gbuo ndị agha Sisera niile. E nweghị otu onye fọrọ n’ime ha.+
16 Berak chụụrụ ndị ahụ na-agba ụgbọ ịnyịnya agha na ndị agha ahụ ruo Haroshet.* E wee jiri mma agha gbuo ndị agha Sisera niile. E nweghị otu onye fọrọ n’ime ha.+