1 Ndị Eze 22:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Zedekaya nwa Keneana wee bịaruo Mịkaya nso ma maa ya ụra, sị ya: “Olee nnọọ otú mmụọ Jehova si hapụ m gaa gwawa gị okwu?”+ Jeremaya 38:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ha kpụụrụ Jeremaya tụba n’olulu Malkaịja nwa eze, nke dị n’Ogige Ndị Nche.+ Ha ji ụdọ seda ya n’olulu ahụ. Mmiri adịghị n’olulu ahụ. Naanị apịtị dị na ya. Jeremaya mikpukwara n’apịtị ahụ.
24 Zedekaya nwa Keneana wee bịaruo Mịkaya nso ma maa ya ụra, sị ya: “Olee nnọọ otú mmụọ Jehova si hapụ m gaa gwawa gị okwu?”+
6 Ha kpụụrụ Jeremaya tụba n’olulu Malkaịja nwa eze, nke dị n’Ogige Ndị Nche.+ Ha ji ụdọ seda ya n’olulu ahụ. Mmiri adịghị n’olulu ahụ. Naanị apịtị dị na ya. Jeremaya mikpukwara n’apịtị ahụ.