1 Ndị Eze 18:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe Jezibel+ nọ na-egbu ndị amụma Jehova, Obedaya kpọọrọ otu narị (100) ndị amụma zoo ha n’ọgba, mmadụ iri ise mmadụ iri ise, na-enyekwa ha nri na mmiri.) 1 Ndị Eze 19:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe o ruru ebe ahụ, ọ banyere n’otu ọgba,+ rahụkwa na ya n’abalị ahụ. Ma, Jehova jụrụ ya, sị: “Ịlaịja, gịnị ka ị na-eme ebe a?”
4 Mgbe Jezibel+ nọ na-egbu ndị amụma Jehova, Obedaya kpọọrọ otu narị (100) ndị amụma zoo ha n’ọgba, mmadụ iri ise mmadụ iri ise, na-enyekwa ha nri na mmiri.)
9 Mgbe o ruru ebe ahụ, ọ banyere n’otu ọgba,+ rahụkwa na ya n’abalị ahụ. Ma, Jehova jụrụ ya, sị: “Ịlaịja, gịnị ka ị na-eme ebe a?”